anya - Wiktionary (original) (raw)
Anya
Anya
Nkọwa
[dezie]
- Anya' bụ aha a na-akpọ akụkụ ahụ mmadụ ma ọbụ anụmanụ ji ahụ ụzọ.
Nkejiasụsụ
[dezie]
aha
Ọmụmaatụ
[dezie]
- Anya' kpọrọ ya
- Anya' ya mara mma
- O nwere Anya
- Anya ya na-eke ka Ọnwa.
Mkpọpụta
[dezie]
Anya
Olumba
[dezie]
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]
English
[dezie]
German
[dezie]
French
[dezie]