elekere - Wiktionary (original) (raw)
Elekere
Nkọwa
Nke a bụ akụrụngwa eji akọwa oge site na nkeji na Awa.
Elekere
Nkejiasụsụ
Aha
Ọmụmatụ
E nwere m elekere abụọ n'ụlọ m
Mkpọpụta
Ig-elekere
Olumba
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
Beeke
Clock Clock
French
l'horloge l'horloge