nchara - Wiktionary (original) (raw)
Nchara
Nkọwa
[dezie]
Nke a bụ nkpepụta mme mme ma ọ bụ edo edo nke n'apụta n'elu igwe nke mmiri ma ọ bụ ikuku mmiri metụtara
Nkejiasụsụ
[dezie]
Aha
Ọmụmatụ
[dezie]
Aha ụlọ ọrụ ahụ dị na ndebiri
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]
Ajarị
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]
Beeke
[dezie]
Rust Rust
French
[dezie]
Rouiller rouiller
German
[dezie]
Rost Rost